Waters of Life

Biblical Studies in Multiple Languages

Search in "Igbo":
Home -- Igbo -- True Light - 15. Quiz
This page in: Cebuano -- English -- French -- German? -- Hausa -- IGBO -- Indonesian -- Somali -- Telugu -- Yoruba

Previous Lesson

Ọchịchịrị ahụ na-apụ n'anya ma Ezi Ìhè bụ Ugbu a
Otu akwụkwọ nta dị mkpa maka gị

15. AJUJU


Ezigbo Agụba, ọ bụrụ na ị gụọla akwụkwọ a nke ọma, ọ ga-adịrị gị mfe ịza ajụjụ ndị a, ebe ajụjụ nke ọ bụla na-achịkọta otu isiakwụkwọ. Gbalịa idetu azịza gị site na itughari isiakwụkwọ ọ bụla, ị ga-enweta ngọzi dị ukwuu n'onwe gị. Ọ bụrụ na ị zaa ajụjụ ndị a nke ọma, anyị ga-ezitere gị otu akwụkwọ nta sitere na mbipụta anyị. Ọ bụrụ na ị nwere ajụjụ gbasara isiokwu ọ bụla n’akwụkwọ a, biko dee ha na mpempe akwụkwọ dị iche iche ma zite ha na azịza gị nke ajụjụ.

01. Gịnị mere nwatakịrị nwanyị ahụ nọ n'obodo ndị Kọmunist ji rapagidesie ike n'ebe Chineke nọ?
02. Kedu ihe Sheikh ahụ ghọtara mgbe oge nke ibu ọnụ na ịta onwe ya ahụhụ?
03. Gịnị ka ọmụmụ Kraịst pụtara?
04. Gini bu nkpughe ohuru nke Kraist wetara?
05. Olee ọrụ kachanụ Jizọs Kraịst rụrụ?
06. Olee otú mbilite n’ọnwụ nke Jizọs si n’ọnwụ si metụta ụmụazụ Ya?
07. Gini ka imutara na nzute Paul na Onye nwe anyi di ndu n’uzo Damaskọs?
08. Gi ma ka Mmụọ Nsọ ga-esi ebi n’ime gị?
09. Olee otu I puru isi jide n'aka nzoputa nke nkpuru obi gi?
10. Kedu ka anyị si bụrụ ìhè maka ụwa?
11. Gịnị ka ịhụ Chineke n'anya na-achọ n'aka anyị, n'ihi gịnịkwa?
12. Olee ot you uip ur u isi tinye ihe om um u banyere mgbaghara na nd ugi?
13. Gịnị ka ekike agha nile nke Chineke gụnyere?
14. Gịnị ga-eme n’oge ikpeazụ? Kedu otu I si akwadebe onwe gi maka nloghachi nke Kraist?

Biko gbakwunye na azịza aha gị na adreesị gị nke ọma, ka anyị wee zitere gị akwụkwọ nta na-esote. Adreesị anyị bụ:

WATERS OF LIFE
P.O.Box 60 05 13
70305 Stuttgart
GERMANY
Internet: www.waters-of-life.net
E-Mail: info@waters-of-life.net

www.Waters-of-Life.net

Page last modified on October 14, 2021, at 10:52 AM | powered by PmWiki (pmwiki-2.3.3)