16 -- AJUJU
Ezigbo onye na-agụ, ọ bụrụ na ị mụọ akwụkwọ nta a, ị ga-enwe ike ịza ajụjụ ndị a:
- Kedu nkuzi dị iche iche ị maara iji zaa ajụjụ a ebe anyị si bia?
- Gịnị ka ọ pụtara na Chineke kere mmadụ n’oyiyi ya?
- Gini ka i chere banyere Chineke iwunye ume ndu n’ime Adam n’oge okike ya?
- Olee ihe puru iche banyere Paradais?
- Gịnị ka okike ọgịrịga Adam mgbe o kere Iv na-akụziri anyị banyere alụmdi na nwunye?
- Olee ụzọ Setan si anwa anyị?
- Gịnị bụ ihe ndị mere ka Iv na Adam nupụrụ Chineke isi site n'imebi iwu ya?
- Gịnị mere na Iv na Adam ekwetaghị mmehie ha hoo haa?
- Olee otú Chineke si kpee Setan ikpe mgbe ọ nwara Iv na Adam?
- Gịnị bụ nzube Chineke maka nzọpụta site na mbido, kedụ etu O siri mezuo ya?
- Gịnị ka ị mụtara n’akụkọ banyere Ken gburu nwanne ya nwoke nke ọ tọrọ?
- Gini ka gi onwe gi chere banyere Adam na Iv?
Write your answers clearly and send them to our address:
WATERS OF LIFE, P.O.Box 600 513
70305 Stuttgart, Germany
E-mail: info@waters-of-life.net
Internet: www.waters-of-life.net and www.waters-of-life.org
Ezigbo Enyi, ikekwe ị kwenyere na nkuzi nke Tora banyere Adam na Iv, ma ọ bụ ikekwe ị jụrụ ya. N'agbanyeghị ụdị agwa gị, anyị ga-achọ ịnabata echiche gị gbasara Adam na Iv. Ọ bụrụ na ị degara anyị akwụkwọ, anyị dị njikere ịzaghachi gị ma zitere gị otu akwụkwọ nta anyị n'efu, yabụ ị nwere ike ịmụtakwu ihe banyere ihe Chineke na-akụzi gbasara ọdịdị mmadụ, mmehie na nzọpụta. Biko echefukwala itinye adreesị gị nke ọma.
WATERS OF LIFE, P.O.Box 600 513
70305 Stuttgart, Germany
E-mail: info@waters-of-life.net