Waters of LifeBiblical Studies in Multiple Languages |
|
Home Bible Treasures Afrikaans |
This page in: --Cebuano -- English -- French -- Greek -- Hausa -- IGBO -- Indonesian -- Somali -- Telugu -- Yoruba
JENESIS - Kedu Ihe I Chere Gbasara Adam Na Iv?
Mmalite nke Ndụ Mmadụ, Mmehie na Atumatu Chineke banyere nzoputa
16 -- AJUJUEzigbo onye na-agụ, ọ bụrụ na ị mụọ akwụkwọ nta a, ị ga-enwe ike ịza ajụjụ ndị a:
Write your answers clearly and send them to our address: WATERS OF LIFE, P.O.Box 600 513 E-mail: info@waters-of-life.net Ezigbo Enyi, ikekwe ị kwenyere na nkuzi nke Tora banyere Adam na Iv, ma ọ bụ ikekwe ị jụrụ ya. N'agbanyeghị ụdị agwa gị, anyị ga-achọ ịnabata echiche gị gbasara Adam na Iv. Ọ bụrụ na ị degara anyị akwụkwọ, anyị dị njikere ịzaghachi gị ma zitere gị otu akwụkwọ nta anyị n'efu, yabụ ị nwere ike ịmụtakwu ihe banyere ihe Chineke na-akụzi gbasara ọdịdị mmadụ, mmehie na nzọpụta. Biko echefukwala itinye adreesị gị nke ọma. WATERS OF LIFE, P.O.Box 600 513 |